Native Bible

Judges 14:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E duuru nwunye Samsin dunye enyi Samsin ka ha abụọ bụrụ di na nwunye. 14:1 Timna bụ otu obodo nʼihe nketa ebo Dan Jos 19:43 Ọ bụ obodo ndị Filistia, tupu ndị Izrel e merie ha. 14:2 Jen 38:13; Jos 15:10,57 14:5 Nʼoge ahụ, ọtụtụ ọdụm bi na ndịda ala Palestia. 14:19 Ashkelọn bụ otu obodo nʼala Palestia.

Judges 14:20 in English

Judges 14:20 · Berean Standard Bible

and his wife was given to one of the men who had accompanied him.

Context

18Ma tupu anwụ adaa nʼụbọchị nke asaa ahụ, ndị ikom obodo ahụ sịrị ya, “Olee ihe dị ụtọ karịa mmanụ aṅụ? Gịnị dịkwa ike karịa ọdụm?” Ma Samsin zara sị ha, “A sị na unu enyeghị nwa ehi m nsogbu, unu agaraghị enwe ike kọwaa ya.” 19Otu mgbe ahụ kwa, Mmụọ Onyenwe anyị bịakwasịrị ya. O sitere nʼebe ahụ pụọ, gaa nʼobodo Ashkelọn.* Nʼebe ahụ ka ọ nọ tigbuo iri mmadụ atọ, napụ ha uwe ha niile, chịrị ha chịnye ndị ahụ kọwaara ya ilu ahụ. Ma site nʼoke iwe, o laghachiri nʼụlọ nna ya. 20E duuru nwunye Samsin dunye enyi Samsin ka ha abụọ bụrụ di na nwunye. 14:1 Timna bụ otu obodo nʼihe nketa ebo Dan Jos 19:43 Ọ bụ obodo ndị Filistia, tupu ndị Izrel e merie ha. 14:2 Jen 38:13; Jos 15:10,57 14:5 Nʼoge ahụ, ọtụtụ ọdụm bi na ndịda ala Palestia. 14:19 Ashkelọn bụ otu obodo nʼala Palestia.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.