Ndị Ikpe 13:25
Judges 13:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmụọ Onyenwe anyị bidokwara na-agba ya ume nʼoge niile, mgbe ọ nọ Mahane Dan, nke dị nʼetiti Zora na Eshtaol. 13:5 Ọnụ 6:5; 6:2; 1Sa 1:11 13:14 Ọnụ 6:3-4; Nkp 13:4 13:18 Jen 32:29
Judges 13:25 in English
Judges 13:25 · Berean Standard Bible
And the Spirit of the LORD began to stir him at Mahaneh-dan,* between Zorah and Eshtaol.
Context
23Ma nwunye ya zara sị ya, “Ọ bụrụ na Onyenwe anyị chọrọ igbu anyị, ọ garaghị anara aja nsure ọkụ, na aja mkpụrụ ọka anyị chụrụ nye ya. Ọzọkwa, ọ garaghị egosi anyị ihe ndị a niile maọbụ gwa anyị ihe ndị a.” 24Emesịa, nwanyị ahụ mụrụ nwa nwoke, onye ha gụrụ Samsin. Onyenwe anyị gọzikwara nwantakịrị ahụ mgbe ọ na-etolite. 25Mmụọ Onyenwe anyị bidokwara na-agba ya ume nʼoge niile, mgbe ọ nọ Mahane Dan, nke dị nʼetiti Zora na Eshtaol.
13:5 Ọnụ 6:5; 6:2; 1Sa 1:11
13:14 Ọnụ 6:3-4; Nkp 13:4
13:18 Jen 32:29
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.