Native Bible

James 2:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dịka anụ ahụ na-enweghị mmụọ si bụrụ ihe nwụrụ anwụ, otu a ka ọ dịkwa okwukwe na-enweghị ọrụ. 2:8 Lev 19:18 2:11 Ọpụ 20:14; Dit 5:18 2:11 Ọpụ 20:13; Dit 5:17 2:23 Jen 15:6

James 2:26 in English

James 2:26 · Berean Standard Bible

As the body without the spirit is dead, so faith without deeds is dead.

Context

24Unu ahụla na a na-esite nʼihe mmadụ rụrụ gụọ ya nʼonye ezi omume, ọ bụkwaghị naanị nʼokwukwe. 25Nʼotu ụzọ ahụ, agụnyeghị Rehab, nwanyị akwụna ahụ nʼonye ezi omume nʼihi ọrụ ọ rụrụ, mgbe ọ kpọbatara ndị nnyopụta ahụ ma zipụkwa ha site nʼụzọ dị iche? 26Dịka anụ ahụ na-enweghị mmụọ si bụrụ ihe nwụrụ anwụ, otu a ka ọ dịkwa okwukwe na-enweghị ọrụ. 2:8 Lev 19:18 2:11 Ọpụ 20:14; Dit 5:18 2:11 Ọpụ 20:13; Dit 5:17 2:23 Jen 15:6

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.