Native Bible

Isaiah 60:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ezinaụlọ dị nta ga-aba ụba ghọọ obodo, mba nta ga-aghọ obodo buru ibu. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, ga-eme ka ha niile mezuo ọsịịsọ nʼoge ya.” 60:6 Ndị ebo Midia, bụ ndị sitere nʼakụkụ ndịda ọdịda anyanwụ osimiri Jọdan. Ha na-achị anụ ụlọ na-agagharị nʼihi izu ha. Efaa bụ nwa nwoke Midian Jen 25:4. 60:16 Ọ bụkwa ara ndị eze ka ị ga-amị

Isaiah 60:22 in English

Isaiah 60:22 · Berean Standard Bible

The least of you will become a thousand, and the smallest a mighty nation. I am the LORD; in its time I will accomplish it quickly.

Context

20Anwụ gị agaghị ada ada, ọnwa gị agaghị akwụsịkwa ịcha; nʼihi na Onyenwe anyị ga-abụrụ gị ìhè ụbọchị gị niile, iru ụjụ gị niile ga-agabigakwa. 21Mgbe ahụ, ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume, ha ga-enwetakwa ala ahụ ruo ebighị ebi. Ha bụ ome nke m kụrụ, bụ ọrụ aka m, ime ka ịma mma m pụta ìhè. 22Ezinaụlọ dị nta ga-aba ụba ghọọ obodo, mba nta ga-aghọ obodo buru ibu. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, ga-eme ka ha niile mezuo ọsịịsọ nʼoge ya.” 60:6 Ndị ebo Midia, bụ ndị sitere nʼakụkụ ndịda ọdịda anyanwụ osimiri Jọdan. Ha na-achị anụ ụlọ na-agagharị nʼihi izu ha. Efaa bụ nwa nwoke Midian Jen 25:4. 60:16 Ọ bụkwa ara ndị eze ka ị ga-amị

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.