Aịzaya 59:21
Isaiah 59:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma mụ onwe m, nke a bụ ọgbụgba ndụ m nke dị nʼetiti mụ na ha,” ka Onyenwe anyị na-ekwu. “Mmụọ m, nke dị nʼahụ gị, na okwu m niile nke m tinyere nʼọnụ gị, agaghị apụ nʼegbugbere ọnụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ ụmụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ agbụrụ gị. Ha ga-adịgide site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi,” ka Onyenwe anyị kwuru. 59:19 Maọbụ, mgbe onye iro ga-abata dịka idee mmiri, mmụọ nke Onyenwe anyị ga-ebuli ọkọlọtọ imegide ya.
Isaiah 59:21 in English
Isaiah 59:21 · Berean Standard Bible
“As for Me, this is My covenant with them,”* says the LORD. “My Spirit will not depart from you,* and My words that I have put in your mouth will not depart from your mouth or from the mouths of your children and grandchildren, from now on and forevermore,” says the LORD.
Context
19Site nʼọdịda anyanwụ, ndị mmadụ ga-asọpụrụ aha Onyenwe anyị,
sitekwa nʼọwụwa anyanwụ, ha ga-atụ egwu ebube ya.
Nʼihi na ọ ga-abịa dịka idee mmiri
nke nkume, Onyenwe anyị na-agba na-aga.* 20“Onye mgbapụta ga-abịa na Zayọn;
ọ ga-abịakwute ụmụ Jekọb ndị na-esite na mmehie ha chegharịa.”
Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri. 21“Ma mụ onwe m, nke a bụ ọgbụgba ndụ m nke dị nʼetiti mụ na ha,” ka Onyenwe anyị na-ekwu. “Mmụọ m, nke dị nʼahụ gị, na okwu m niile nke m tinyere nʼọnụ gị, agaghị apụ nʼegbugbere ọnụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ ụmụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ agbụrụ gị. Ha ga-adịgide site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi,” ka Onyenwe anyị kwuru.
59:19 Maọbụ, mgbe onye iro ga-abata dịka idee mmiri, mmụọ nke Onyenwe anyị ga-ebuli ọkọlọtọ imegide ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.