Aịzaya 48:22
Isaiah 48:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị sịrị, “Ọ dịghị udo dịrị ndị na-emebi iwu.” 48:18 Maọbụ, ezi omume
Isaiah 48:22 in English
Isaiah 48:22 · Berean Standard Bible
“There is no peace,” says the LORD, “for the wicked.”
Context
20Sitenụ na Babilọn pụọ,
gbanarịnụ ndị Kaldịa!
Werenụ olu iti mkpu ọṅụ
kwusaa inwere onwe unu a.
Meenụ ka ndị bi na nsọtụ niile nke ụwa nụrụ ya
sịnụ, “Onyenwe anyị agbapụtala ohu ya Jekọb.” 21Mgbe O duuru ndị ya jee ije nʼọzara, ala kpọrọ nkụ, akpịrị akpọghị ha nkụ.
O mere ka mmiri si nʼoke nkume sọpụtara ha,
e, ọ kpọwara oke nkume
mee ka mmiri sọpụta. 22Onyenwe anyị sịrị, “Ọ dịghị udo dịrị ndị na-emebi iwu.”
48:18 Maọbụ, ezi omume
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.