Ndị Hibru 4:16
Hebrews 4:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ka anyị bịaruo ocheeze amara ahụ nso na-atụghị egwu, ka anyị si otu a nata ebere, ma chọtakwa amara nke ga-enyere anyị aka nʼoge mkpa. 4:3 Abụ 95:11 4:4 Jen 2:2 4:5 Abụ 95:11 4:7 Abụ 95:7,8
Hebrews 4:16 in English
Hebrews 4:16 · Berean Standard Bible
Let us then approach the throne of grace with confidence, so that we may receive mercy and find grace to help us in our time of need.
Context
14Ebe ọ bụ na anyị nwere onyeisi nchụaja dị ukwuu, onye nke gaferela nʼeluigwe, Jisọs Ọkpara Chineke, ka anyị jidesienụ okwukwe anyị ike. 15Nʼihi na anyị nwere onyeisi nchụaja nke nwere ike ịghọta adịghị ike anyị. A nwara ya ọnwụnwa nʼụzọ niile dị ka a na-anwa anyị taa. Ma, o meghị mmehie nʼụzọ ọbụla mgbe a nwara ya. 16Ya mere, ka anyị bịaruo ocheeze amara ahụ nso na-atụghị egwu, ka anyị si otu a nata ebere, ma chọtakwa amara nke ga-enyere anyị aka nʼoge mkpa.
4:3 Abụ 95:11
4:4 Jen 2:2
4:5 Abụ 95:11
4:7 Abụ 95:7,8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.