Ndị Hibru 2:18
Hebrews 2:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebe ọ bụ na ya onwe ya tara ahụhụ mgbe a na-anwa ya ọnwụnwa, o nwekwara ike inyere ndị a na-anwa ọnwụnwa aka. 2:8 Abụ 8:4-6 2:12 Abụ 22:22 2:13 Aịz 8:17 2:13 Aịz 8:18
Hebrews 2:18 in English
Hebrews 2:18 · Berean Standard Bible
Because He Himself suffered when He was tempted, He is able to help those who are being tempted.
Context
16Nʼihi na nʼezie, ọ bụghị ndị mmụọ ozi ka ọ na-enyere aka kama ọ bụ ụmụ ụmụ Ebraham. 17Nʼihi nke a, e mere ka o yie ụmụnna ya nʼihe niile, ka o nwe ike ghọọ onyeisi nchụaja kwesiri ntụkwasị obi ma na nke nwere obi ebere nʼijere Chineke ozi, ka o nweekwa ike chụọ aja ikpuchi mmehie mmadụ niile. 18Ebe ọ bụ na ya onwe ya tara ahụhụ mgbe a na-anwa ya ọnwụnwa, o nwekwara ike inyere ndị a na-anwa ọnwụnwa aka.
2:8 Abụ 8:4-6
2:12 Abụ 22:22
2:13 Aịz 8:17
2:13 Aịz 8:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.