Ndị Hibru 11:40
Hebrews 11:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu ọ dị, Chineke akwadoberela anyị ihe kaara anyị mma, ka a ghara ime ka ha zuo oke ma e wepụ anyị. 11:5 Jen 5:24 11:18 Jen 21:12
Hebrews 11:40 in English
Hebrews 11:40 · Berean Standard Bible
God had planned something better for us, so that together with us they would be made perfect.
Context
38Ha wagharịrị nʼọzara na nʼugwu, nʼọgba nkume na nʼọnụ ala. Nʼanya ụwa, a gụrụ ha nʼihe efu. 39A gbaara ezigbo ama nʼisi ndị a niile nʼihi okwukwe ha, ma ha anataghị ihe ahụ e kwere ha na nkwa. 40Otu ọ dị, Chineke akwadoberela anyị ihe kaara anyị mma, ka a ghara ime ka ha zuo oke ma e wepụ anyị.
11:5 Jen 5:24
11:18 Jen 21:12
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.