Jenesis 49:33
Genesis 49:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Jekọb kwuchara okwu ndụmọdụ ikpeazụ ndị a nye ụmụ ya ndị ikom, ọ chịkọtara ụkwụ ya nʼelu akwa, kuo ume ikpeazụ. A chịkọtara ya na ndị ya. 49:11 Nke a na-egosipụta ịba ụba nʼebe ọ dị ukwuu, maọbụ mmadụ ịbụ ọgaranya.
Genesis 49:33 in English
Genesis 49:33 · Berean Standard Bible
When Jacob had finished instructing his sons, he pulled his feet into the bed and breathed his last, and he was gathered to his people.
Context
31Nʼebe ahụ ka e liri Ebraham na Sera nwunye ya. Nʼebe ahụ kwa ka e liri Aịzik na Ribeka nwunye ya. Nʼebe ahụ ka m liri Lịa. 32Ebraham nna nna m zụrụ ala ahụ na ọgba dị nʼime ya site nʼaka ụmụ Het.” 33Mgbe Jekọb kwuchara okwu ndụmọdụ ikpeazụ ndị a nye ụmụ ya ndị ikom, ọ chịkọtara ụkwụ ya nʼelu akwa, kuo ume ikpeazụ. A chịkọtara ya na ndị ya.
49:11 Nke a na-egosipụta ịba ụba nʼebe ọ dị ukwuu, maọbụ mmadụ ịbụ ọgaranya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.