Native Bible

Genesis 45:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ Izrel kwuru sị, “Ekwetala m! Josef nwa m ka dị ndụ. Aga m aga hụ ya anya tupu m nwụọ.” 45:10 Ala Goshen bụ ala na-emepụta nri nʼebe ọ dị ukwuu. Ọ dị na mpaghara akụkụ ọnụ mmiri osimiri Naịl.

Genesis 45:28 in English

Genesis 45:28 · Berean Standard Bible

“Enough!” declared Israel. “My son Joseph is still alive! I will go to see him before I die.”

Context

26Ha gwara ya sị, “Josef ka nọ ndụ. Nʼezie, ọ bụ ya na-achị ala Ijipt niile.” Ma o siiri Jekọb ike ịnabata akụkọ a. O kwenyeghị na ọ bụ eziokwu. 27Ma mgbe ha gwasịrị ya ihe niile Josef gwara ha, mgbe ọ hụkwara ụgbọala niile Josef zitere ka e jiri bute ya, mmụọ nna ha Jekọb lọghachiri. 28Mgbe ahụ Izrel kwuru sị, “Ekwetala m! Josef nwa m ka dị ndụ. Aga m aga hụ ya anya tupu m nwụọ.” 45:10 Ala Goshen bụ ala na-emepụta nri nʼebe ọ dị ukwuu. Ọ dị na mpaghara akụkụ ọnụ mmiri osimiri Naịl.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.