Jenesis 41:57
Genesis 41:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mba niile bịara Ijipt ịzụ nri site nʼaka Josef nʼihi na ụnwụ ahụ dị njọ nʼụwa niile. 41:14 Otu ihe e ji maara ndị Ijipt bụ ịkpụcha agịrị isi na afụọnụ ha, ma nke a bụghị omenaala ndị Juu. 41:18 Ahịhịa riidi bụ ahịhịa na-epu nʼakụkụ osimiri Naịl 41:42 Mgbaaka a na-agbanye na mkpịsịaka bụ ihe e ji emesi okwu ike. Est 3:10 41:45 Aha a pụtara, Onye nwere ike dị ka chi nke nwere ike ndụ na ọnwụ. 41:45 Pọtifera bụ onye nchụaja nke obodo On. 41:51 Aha a bụ Manase pụtara Nchefu. 41:52 Ifrem pụtara Ụba.
Genesis 41:57 in English
Genesis 41:57 · Berean Standard Bible
And every nation came to Joseph in Egypt to buy grain, because the famine was severe over all the earth.
Context
55Ka agụ jidere ala Ijipt niile, ndị mmadụ tikuru Fero ka o nye ha nri. Ma Fero gwara ndị Ijipt niile, “Jekwurunụ Josef. Ihe ọbụla ọ gwara unu meenụ ya.” 56Mgbe ụnwụ ahụ gbasara ruo nʼakụkụ niile nke ala ahụ, Josef meghepụrụ ụlọ ichebe nri niile bido iresi ndị Ijipt nri, nʼihi na ụnwụ ahụ dị njọ nʼala Ijipt niile. 57Mba niile bịara Ijipt ịzụ nri site nʼaka Josef nʼihi na ụnwụ ahụ dị njọ nʼụwa niile.
41:14 Otu ihe e ji maara ndị Ijipt bụ ịkpụcha agịrị isi na afụọnụ ha, ma nke a bụghị omenaala ndị Juu.
41:18 Ahịhịa riidi bụ ahịhịa na-epu nʼakụkụ osimiri Naịl
41:42 Mgbaaka a na-agbanye na mkpịsịaka bụ ihe e ji emesi okwu ike. Est 3:10
41:45 Aha a pụtara, Onye nwere ike dị ka chi nke nwere ike ndụ na ọnwụ.
41:45 Pọtifera bụ onye nchụaja nke obodo On.
41:51 Aha a bụ Manase pụtara Nchefu.
41:52 Ifrem pụtara Ụba.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.