Native Bible

Genesis 38:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, nwanne ya, nke bu eriri uhie uhie ahụ na nkwoji aka pụtakwara. A kpọrọ ya Zera. 38:22 Nʼoge ochie, ụmụ nwanyị akwụna bụ ndị na-efe chi ndị ha na-ewe ka chi ọmụmụ. Jen 38:21 38:29 Perez bụ nna ochie Devid. Rut 4:18-22; Mat 1:3-6; Luk 3:32-33

Genesis 38:30 in English

Genesis 38:30 · Berean Standard Bible

Then his brother came out with the scarlet thread around his wrist, and he was named Zerah.*

Context

28Mgbe ọ na-amụ ha, otu nʼime ha sepụtara aka ya. Nwanyị na-aghọ nwa weere eriri na-acha uhie uhie kee ya na nkwoji aka kwuo sị, “Ọ bụ nke a bụ ụzọ pụta.” 29Ma nwa ahụ mesịrị sekpuo aka ya, nwanne ya nke ọzọ eburu ya ụzọ pụta. Nwanyị ahụ sịrị, “Ọ bụ otu a ka ị si tikapụta?” A kpọrọ ya Perez.* 30Emesịa, nwanne ya, nke bu eriri uhie uhie ahụ na nkwoji aka pụtakwara. A kpọrọ ya Zera. 38:22 Nʼoge ochie, ụmụ nwanyị akwụna bụ ndị na-efe chi ndị ha na-ewe ka chi ọmụmụ. Jen 38:21 38:29 Perez bụ nna ochie Devid. Rut 4:18-22; Mat 1:3-6; Luk 3:32-33

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.