Jenesis 32:31
Genesis 32:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anyanwụ awaala mgbe Jekọb si Peniel gafee. Ma nʼihi ihe mere ya nʼọkpụ, ọ naghị agazikwa ije.
Genesis 32:31 in English
Genesis 32:31 · Berean Standard Bible
The sun rose above him as he passed by Penuel,* and he was limping because of his hip.
Context
29Jekọb sịrị, “Biko gwa m aha gị.”
Ma ọ zaghachiri, “Gịnị mere ị ji ajụ aha m?” Mgbe ahụ, ọ gọziri ya nʼebe ahụ. 30Jekọb kpọrọ aha ebe ahụ Peniel, nʼihi na ọ sịrị, “Ahụla m Chineke ihu na ihu, ma e chebere ndụ m.” 31Anyanwụ awaala mgbe Jekọb si Peniel gafee. Ma nʼihi ihe mere ya nʼọkpụ, ọ naghị agazikwa ije. 32Ọ bụ ihe a mere ụmụ Izrel adịghị eri akwara anụ jikọtara ukwu anụ na ọkpụ ya ruo taa. Nʼihi na ihe ahụ mere Jekọb metụtara akwara ukwu ya.
32:3 Ala Sịa nke dị nso iyi Jabọk, ga-emesịa bụrụ ala dị mkpa nʼoge ọchịchị eze Devid na Solomọn. Jen 14:6; 33:14,16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.