Native Bible

Galatians 5:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka anyị ghara ịbụ ndị mpako si otu a na-akpali iwe na ekworo nʼetiti anyị. 5:14 Lev 19:18

Galatians 5:26 in English

Galatians 5:26 · Berean Standard Bible

Let us not become conceited, provoking and envying one another.

Context

24Ma ndị niile bụ ndị Kraịst Jisọs akpọgidela anụ ahụ ha, ya na ọchịchọ ha nʼelu obe. 25Ọ bụrụ na anyị na-ebi ndụ mmụọ, ka nzọ ụkwụ anyị bụrụ nke mmụọ na-eduzi. 26Ka anyị ghara ịbụ ndị mpako si otu a na-akpali iwe na ekworo nʼetiti anyị. 5:14 Lev 19:18

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.