Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Zakai, narị asaa na iri isii (760).

Ezra 2:9 in English

Ezra 2:9 · Berean Standard Bible

the descendants of Zaccai, 760;

Context

7Ụmụ Elam, otu puku na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). 8Ụmụ Zatu, narị itoolu na iri anọ na ise (945). 9Ụmụ Zakai, narị asaa na iri isii (760). 10Ụmụ Bani, narị isii na iri anọ na abụọ (642). 11Ụmụ Bebai, narị isii na iri abụọ na atọ (623).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.