Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Anatot, otu narị na iri abụọ na asatọ (128).

Ezra 2:23 in English

Ezra 2:23 · Berean Standard Bible

the men of Anathoth, 128;

Context

21Ndị ikom Betlehem, otu narị na iri abụọ na atọ (123). 22Ndị ikom Netofa, iri ise na isii (56). 23Ndị ikom Anatot, otu narị na iri abụọ na asatọ (128). 24Ndị ikom Azmavet, iri anọ na abụọ (42). 25Ndị ikom Kiriat Jearim,* Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.