Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a niile lụrụ ndị inyom site na mba ọzọ. Ha zilagara ha na ụmụ ha.

Ezra 10:44 in English

Ezra 10:44 · Berean Standard Bible

All these men had married foreign women, and some of them had children by these wives.*

Context

42Shalum, Amaraya na Josef. 43Site nʼikwu Nebo: Jeiel, Matitaia, Zabad, Zebina, Jadai, Juel na Benaya. 44Ndị a niile lụrụ ndị inyom site na mba ọzọ. Ha zilagara ha na ụmụ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.