Native Bible

Ezekiel 44:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị nchụaja agaghị ata nnụnụ ọbụla, maọbụ anụ nke nwụrụ ọnwụ chi ya, maọbụ nke anụ ọzọ dọgburu. 44:12 Ghọrọ ụlọ Izrel ihe ịsọ ngọngọ nke ajọ omume

Ezekiel 44:31 in English

Ezekiel 44:31 · Berean Standard Bible

The priests may not eat any bird or animal found dead or torn by wild beasts.

Context

29Ha ga-eri onyinye ịnata ihuọma, ihe aja mmehie, ihe aja ikpe ọmụma, ihe niile dị nʼIzrel e doro nsọ nye Onyenwe anyị ga-abụ nke ha. 30Mkpụrụ mbụ kachasị mma site na mkpụrụ ubi ọbụla na onyinye niile pụrụ iche ga-abụ nke ndị nchụaja. Ọka mbụ a kwọrọ akwọ, nke a na-eweta nʼihe ubi ga-abụkwa nke ndị nchụaja, ime ka ngọzị dịkwasị nʼụlọ unu. 31Ndị nchụaja agaghị ata nnụnụ ọbụla, maọbụ anụ nke nwụrụ ọnwụ chi ya, maọbụ nke anụ ọzọ dọgburu. 44:12 Ghọrọ ụlọ Izrel ihe ịsọ ngọngọ nke ajọ omume

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.