Izikiel 43:27
Ezekiel 43:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụbọchị nke asatọ, na nʼụbọchị ọbụla so ya, ndị nchụaja ga-achụ aja nsure ọkụ nʼebe ịchụ aja, chụọkwa aja udo. Mgbe ahụ, aga m anabatakwa unu. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya.” 43:22 Nwa mkpi zuruoke bụ nke na-enweghị ntụpọ, nke ọrịa na-adịghị arịa, nke ọnya na-adịghị nʼahụ ya, na nke na-enweghịkwa apa.
Ezekiel 43:27 in English
Ezekiel 43:27 · Berean Standard Bible
At the end of these days, from the eighth day on, the priests are to present your burnt offerings and peace offerings on the altar. Then I will accept you, declares the Lord GOD.’”
Context
25“Ụbọchị asaa, kwa ụbọchị ka ị ga-ewepụta otu mkpi, na nwa oke ehi, na nwa ebule site nʼigwe anụ ndị ahụ, chụọ aja mmehie. Ha niile ga-abụ ụmụ anụmanụ ndị na-enweghị ntụpọ. 26Ụbọchị asaa ka ha ga na-achụ aja ikpuchi mmehie nʼihi ebe ịchụ aja, mee ka ọ dị ọcha, site otu a doo ya nsọ. 27Ụbọchị nke asatọ, na nʼụbọchị ọbụla so ya, ndị nchụaja ga-achụ aja nsure ọkụ nʼebe ịchụ aja, chụọkwa aja udo. Mgbe ahụ, aga m anabatakwa unu. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya.”
43:22 Nwa mkpi zuruoke bụ nke na-enweghị ntụpọ, nke ọrịa na-adịghị arịa, nke ọnya na-adịghị nʼahụ ya, na nke na-enweghịkwa apa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.