Native Bible

Ezekiel 29:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Nʼụbọchị ahụ, aga m eme ka otu mpi* puputara ụlọ Izrel. Aga m asaghekwa ọnụ gị nʼetiti ha. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.” 29:10 Ya bụ, mgbago Naịl 29:16 Maọbụ, Onyenwe ha 29:21 Mpi Nʼebe a na-egosipụta ịdị ike

Ezekiel 29:21 in English

Ezekiel 29:21 · Berean Standard Bible

In that day I will cause a horn to sprout for the house of Israel, and I will open your mouth to speak among them. Then they will know that I am the LORD.”

Context

19Nʼihi nke a, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu sị: Lee, ana m aga inye Nebukadneza eze Babilọn ala Ijipt. Ọ ga-akwakọrọ akụnụba ya, ọ ga-azacha ma bukọrọkwa ihe niile nke dị nʼala ahụ. Ha ga-abụkwa ụgwọ ọrụ nke ndị agha ya. 20Enyefeela m ala Ijipt nʼaka ya, ka ọ bụrụ ụgwọ ọrụ nʼihi ọrụ ya, nʼihi na ya na ndị agha ya rụụrụ m ya. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri.” 21“Nʼụbọchị ahụ, aga m eme ka otu mpi* puputara ụlọ Izrel. Aga m asaghekwa ọnụ gị nʼetiti ha. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.” 29:10 Ya bụ, mgbago Naịl 29:16 Maọbụ, Onyenwe ha 29:21 Mpi Nʼebe a na-egosipụta ịdị ike

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.