Native Bible

Ezekiel 22:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị:

Ezekiel 22:1 in English

Ezekiel 22:1 · Berean Standard Bible

Then the word of the LORD came to me, saying,

Context

1Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị: 2“Ma gị onwe gị, Nwa nke mmadụ, ị ga-ekpe ya ikpe? Ị ga-ekpe obodo ọbara a ikpe? Mgbe ahụ, ị ga-eguzogide ya ihu nʼihu mee ka ọ mara ihe arụ niile o mere. 3‘Ị ga-asị, Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu: Gị obodo nke na-ewetara onwe gị mbibi nʼihi ọbara niile a na-awụsi nʼetiti gị, na arụsị niile i ji na-emerụ onwe gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.