Izikiel 10:22
Ezekiel 10:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihu ha yikwara ihu ihe ndị ahụ m hụrụ nʼakụkụ osimiri Keba. Nke ọbụla na-agakwa ije nʼihu ihu na-eleghị anya nʼazụ. 10:11 Maọbụ, aghakwa
Ezekiel 10:22 in English
Ezekiel 10:22 · Berean Standard Bible
Their faces looked like the faces I had seen by the River Kebar. Each creature went straight ahead.
Context
20Ndị a bụ ihe ndị ahụ dị ndụ, nke m hụrụ nʼokpuru Chineke Izrel nʼakụkụ osimiri Keba, amatara m na ha bụ cherubim. 21Nke ọbụla nʼime ha nwere ihu anọ na nku anọ, na ihe yiri aka mmadụ nʼokpuru nku ha. 22Ihu ha yikwara ihu ihe ndị ahụ m hụrụ nʼakụkụ osimiri Keba. Nke ọbụla na-agakwa ije nʼihu ihu na-eleghị anya nʼazụ.
10:11 Maọbụ, aghakwa
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.