Ọpụpụ 8:32
Exodus 8:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma nʼoge a, Fero gara nʼihu ime ka obi ya sie ike. O kweghị ka ụmụ Izrel laa. 8:20 Eleghị anya ọ na-aga ịsa ahụ
Exodus 8:32 in English
Exodus 8:32 · Berean Standard Bible
But Pharaoh hardened his heart this time as well, and he would not let the people go.
Context
30Mgbe ahụ, Mosis sitere nʼihu Fero pụọ rịọọ Onyenwe anyị ka o mee ka ijiji ndị a gabiga. 31Onyenwe anyị mere dịka Mosis rịọrọ. Ijiji ndị a sitere nʼụlọ Fero na ụlọ ndị na-ejere ya ozi na ụlọ ndị Ijipt niile pụọ. O nwekwaghị ijiji ọ bụla fọdụrụ nʼala ahụ. 32Ma nʼoge a, Fero gara nʼihu ime ka obi ya sie ike. O kweghị ka ụmụ Izrel laa.
8:20 Eleghị anya ọ na-aga ịsa ahụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.