Ọpụpụ 32:35
Exodus 32:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, Onyenwe anyị mere ka ọrịa dị egwu bịakwasị ha, nʼihi ihe ha ji nwa ehi ahụ, bụ nke Erọn kpụrụ mee. 32:27 Nwoke ọ bụla kee mma agha ya nʼukwu ya
Exodus 32:35 in English
Exodus 32:35 · Berean Standard Bible
And the LORD sent a plague on the people because of what they had done with the calf that Aaron had made.
Context
33Ma Onyenwe anyị zara sị Mosis, “Onye ọbụla mehiere megide m ka a ga-ehichapụ aha ya site nʼakwụkwọ m. 34Ma ugbu a, duru ndị a gaa ebe ahụ m gwara gị. Mmụọ ozi m ga-edu unu nʼije a. Ma otu ọ dị, mgbe m bịara ileta ndị a, aga m ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha.” 35Ya mere, Onyenwe anyị mere ka ọrịa dị egwu bịakwasị ha, nʼihi ihe ha ji nwa ehi ahụ, bụ nke Erọn kpụrụ mee.
32:27 Nwoke ọ bụla kee mma agha ya nʼukwu ya
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.