Native Bible

Exodus 30:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọbụla meere onwe ya ụdị ihe nsure ọkụ a, ịnụ isisi ya, a ga-ekewapụ onye ahụ site nʼetiti ụmụnna ya.” 30:10 Maọbụ, ido nsọ 30:13 Mat 17:24 30:24 Ya bụ otu Hin

Exodus 30:38 in English

Exodus 30:38 · Berean Standard Bible

Anyone who makes something like it to enjoy its fragrance shall be cut off from his people.”

Context

36Gwerie ụfọdụ nʼime ya ka ọ dịka uzuzu. Wụsa ya nʼihu igbe iwu ọgbụgba ndụ ahụ nʼime ụlọ nzute, ebe m ga-ezute gị. Ọ ga-abụ ihe dịkarịsịrị nsọ nye unu. 37Unu emerela onwe unu nke dịka ọtụtụ ụdị ihe nsure ọkụ a. Hụta ya ka ihe dị nsọ nʼebe Onyenwe anyị nọ. 38Onye ọbụla meere onwe ya ụdị ihe nsure ọkụ a, ịnụ isisi ya, a ga-ekewapụ onye ahụ site nʼetiti ụmụnna ya.” 30:10 Maọbụ, ido nsọ 30:13 Mat 17:24 30:24 Ya bụ otu Hin

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.