Ọpụpụ 21:36
Exodus 21:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na amaara na oke ehi ahụ na-asọ mpi mgbe niile nʼoge gara aga, ma onyenwe ya emeghị ihe ọbụla banyere ya, ọ ga-akwụzu ụgwọ ehi ahụ nwụrụ anwụ. Emesịa ehi ahụ nwụrụ anwụ ga-abụrụ nke ya. 21:6 Otu omenaala ndị ala Siria na mba niile bi ha gburugburu na-eme, bụ iji agịga dupuo mmadụ ntị. Mgbe a dụpuru mmadụ ntị, o na-egosipụta na onye dị otu a bụ ohu onye ọzọ. 21:32 Iri mkpụrụ ọlaọcha atọ bụ ọnụahịa a na-ere maọbụ jiri zụta ohu. Zek 11:12,13; Mat 26:13; 27:3,9
Exodus 21:36 in English
Exodus 21:36 · Berean Standard Bible
But if it was known that the ox had a habit of goring, yet its owner failed to restrain it, he shall pay full compensation, ox for ox, and the dead animal will be his.
Context
34onye ahụ gwuru olulu ahụ ga-akwụ onyenwe anụ ụlọ ahụ ọnụọgụgụ ego o jiri zụta ya. Mgbe ahụ ọ ga-eburu ozu anụ ahụ nwụrụ anwụ. 35“Ọ bụrụ na oke ehi mmadụ emerụọ oke ehi onye ọzọ ahụ, emesịa ehi dị otu a anwụọ, a ga-ere ehi nke dị ndụ, kewaa ego ya ụzọ abụọ. Otu a kwa, a ga-ekewa ehi nke nwụrụ anwụ, nye mmadụ abụọ ahụ otu ụzọ otu ụzọ. 36Ọ bụrụ na amaara na oke ehi ahụ na-asọ mpi mgbe niile nʼoge gara aga, ma onyenwe ya emeghị ihe ọbụla banyere ya, ọ ga-akwụzu ụgwọ ehi ahụ nwụrụ anwụ. Emesịa ehi ahụ nwụrụ anwụ ga-abụrụ nke ya.
21:6 Otu omenaala ndị ala Siria na mba niile bi ha gburugburu na-eme, bụ iji agịga dupuo mmadụ ntị. Mgbe a dụpuru mmadụ ntị, o na-egosipụta na onye dị otu a bụ ohu onye ọzọ.
21:32 Iri mkpụrụ ọlaọcha atọ bụ ọnụahịa a na-ere maọbụ jiri zụta ohu. Zek 11:12,13; Mat 26:13; 27:3,9
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.