Esta 8:17
Esther 8:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Na mpaghara alaeze ahụ niile, na nʼobodo ọbụla nke iwu eze ahụ bịaruru, e nwere ọṅụ na obi ụtọ nʼetiti ndị Juu niile, nweekwa oke oriri na ọṅụṅụ. Ọtụtụ mmadụ nʼime ndị si mba dị iche iche ghọrọ ndị Juu, nʼihi egwu ndị Juu dakwasịrị ha. 8:1 Nʼoge ahụ, eze alaeze ahụ, nwere ikike i were akụnụba niile onye ahụ a maara ikpe ọnwụ. 8:9 Maọbụ, ndị Gọvanọ 8:9 Ya bụ, mgbago osimiri Naịl 8:10 Ka ha gaa kesaa nʼobodo niile. 8:12 Ọnwa nke iri na abụọ
Esther 8:17 in English
Esther 8:17 · Berean Standard Bible
In every province and every city, wherever the king’s edict and decree reached, there was joy and gladness among the Jews, with feasting and celebrating. And many of the people of the land themselves became Jews, because the fear of the Jews had fallen upon them.
Context
15Mgbe Mọdekai si nʼihu eze pụọ, o yi uwe ndị eze nke na-acha ọcha, na nke na-achakwa anụnụ anụnụ, kpurukwa okpueze ọlaedo dị ukwuu, na uwe mwụda e ji ezi akwa nke na-acha odo odo dụọ nʼahụ ya. Obodo Susa tiri mkpu ṅụrịakwa ọṅụ. 16Nye ndị Juu nʼonwe ha, ọ bụ oge ịṅụrị ọnụ, obi ụtọ na nsọpụrụ. 17Na mpaghara alaeze ahụ niile, na nʼobodo ọbụla nke iwu eze ahụ bịaruru, e nwere ọṅụ na obi ụtọ nʼetiti ndị Juu niile, nweekwa oke oriri na ọṅụṅụ. Ọtụtụ mmadụ nʼime ndị si mba dị iche iche ghọrọ ndị Juu, nʼihi egwu ndị Juu dakwasịrị ha.
8:1 Nʼoge ahụ, eze alaeze ahụ, nwere ikike i were akụnụba niile onye ahụ a maara ikpe ọnwụ.
8:9 Maọbụ, ndị Gọvanọ
8:9 Ya bụ, mgbago osimiri Naịl
8:10 Ka ha gaa kesaa nʼobodo niile.
8:12 Ọnwa nke iri na abụọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.