Native Bible

Esther 1:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O zipụrụ akwụkwọ ozi a nye akụkụ niile a na-achị achị nke alaeze ahụ. E dekwara akwụkwọ ozi ahụ nʼasụsụ dị iche iche, na-ekwupụta nʼasụsụ ọbụla na nwoke ọbụla kwesiri ịbụ onye na-achị ezinaụlọ ya. 1:1 E kewara alaeze a ụzọ isi, nwee isi ọchịchị iri abụọ. Mpaghara ọbụla nọ nʼokpuru otu isi ọchịchị. 1:1 Nke bụ mgbago osimiri Naịl 1:2 Susa bụ otu nʼime isi obodo anọ nke alaeze ahụ. Ndị ọzọ bụ Babilọn, Peshịapolis na Ekbatana. Obodo Susa bụ na ndagwurugwu Taịgria ka ọ dị, ọ bụkwa nʼebe ahụ ka ndị eze atọ chịrị alaeze a na-anọ nʼoge oke oyi. 1:6 Ndị Peshịa na-adabere nʼoche ma ha na-eri ihe.

Esther 1:22 in English

Esther 1:22 · Berean Standard Bible

He sent letters to all the provinces of the kingdom, to each province in its own script and to each people in their own language, proclaiming * that every man should be master of his own household.

Context

20Ọ ga-erukwa na mgbe a gụpụtara iwu a eze nyere nʼakụkụ alaeze a niile, ndị inyom niile ga-asọpụrụ ndị di ha site nʼonye dịkarịsịrị nta nʼetiti ha ruo nʼonye dị ukwuu.” 21Eze na ndịisi ọchịchị ya nabatara ndụmọdụ a, nʼihi ya, eze mere ihe Memukan kwuru. 22O zipụrụ akwụkwọ ozi a nye akụkụ niile a na-achị achị nke alaeze ahụ. E dekwara akwụkwọ ozi ahụ nʼasụsụ dị iche iche, na-ekwupụta nʼasụsụ ọbụla na nwoke ọbụla kwesiri ịbụ onye na-achị ezinaụlọ ya. 1:1 E kewara alaeze a ụzọ isi, nwee isi ọchịchị iri abụọ. Mpaghara ọbụla nọ nʼokpuru otu isi ọchịchị. 1:1 Nke bụ mgbago osimiri Naịl 1:2 Susa bụ otu nʼime isi obodo anọ nke alaeze ahụ. Ndị ọzọ bụ Babilọn, Peshịapolis na Ekbatana. Obodo Susa bụ na ndagwurugwu Taịgria ka ọ dị, ọ bụkwa nʼebe ahụ ka ndị eze atọ chịrị alaeze a na-anọ nʼoge oke oyi. 1:6 Ndị Peshịa na-adabere nʼoche ma ha na-eri ihe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.