Ndị Efesọs 4:32
Ephesians 4:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼọnọdụ ihe ndị a niile, nweenụ obi ebere nʼebe ibe unu nọ. Gbagharanụ ibe unu dịka Chineke sitere nʼamara ya gbaghara unu nʼihi na unu bụ nke Kraịst. 4:8 Abụ 68:18 4:26 Abụ 4:4
Ephesians 4:32 in English
Ephesians 4:32 · Berean Standard Bible
Be kind and tenderhearted to one another, forgiving each other just as in Christ God forgave you.
Context
30Unu akpasukwala Mmụọ Nsọ nke Chineke iwe, onye a kara unu akara nʼime ya maka ụbọchị nke mgbapụta. 31Wepụnụ obi ilu niile, na obi ọjọọ na iwe, ya na nkwulu na ibu iro niile nʼetiti unu. 32Nʼọnọdụ ihe ndị a niile, nweenụ obi ebere nʼebe ibe unu nọ. Gbagharanụ ibe unu dịka Chineke sitere nʼamara ya gbaghara unu nʼihi na unu bụ nke Kraịst.
4:8 Abụ 68:18
4:26 Abụ 4:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.