Native Bible

Ecclesiastes 12:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Chineke ga-ekpe ọrụ ọbụla ikpe, ya na ihe nzuzo anyị niile, ma ha dị mma ma ha dị njọ. 12:7 Jen 3:19; Job 34:15; Abụ 90:3 12:7 Ekl 3:21

Ecclesiastes 12:14 in English

Ecclesiastes 12:14 · Berean Standard Bible

For God will bring every deed into judgment, along with every hidden thing, whether good or evil.

Context

12Ma nwa m nwoke lezie anya, atụkwasịla ihe ọzọ nʼelu ihe ndị a. Akwụkwọ a na-ede ede enweghị ọgwụgwụ, ọtụtụ mmụta na-agwụ ike. 13Ugbu a anụla ihe ndị a niile, ma nụrụ ihe bụ nkwubi okwu: Tụọ egwu Chineke, debekwa iwu ya niile, nʼihi na nke a bụ ọrụ niile dịrị mmadụ. 14Nʼihi na Chineke ga-ekpe ọrụ ọbụla ikpe, ya na ihe nzuzo anyị niile, ma ha dị mma ma ha dị njọ. 12:7 Jen 3:19; Job 34:15; Abụ 90:3 12:7 Ekl 3:21

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.