Diuteronomi 32:52
Deuteronomy 32:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ya, ị ga-esite nʼebe dị anya hụ ala ahụ m na-enye ụmụ Izrel, ma ị gaghị aba nʼime ya.” 32:44 Joshua Hosea bụ ụzọ ọzọ e si akpọ aha a 32:51 Ọnụ 20:11-13
Deuteronomy 32:52 in English
Deuteronomy 32:52 · Berean Standard Bible
Although you shall see from a distance the land that I am giving the Israelites, you shall not enter it.”
Context
50Mgbe ị hụsịrị ala a, ị ga-anwụ nʼebe ahụ nʼelu ugwu ahụ, lakwurukwa nna nna gị ha, dịka Erọn nwanne gị si nwụọ nʼugwu Hor, lakwuru ha. 51Nʼihi na gị na Erọn jụrụ irubere m isi nʼihu ụmụ Izrel, na mmiri Meriba Kadesh, nke dị nʼọzara Zin, unu edoghị m nsọ nʼihu ndị Izrel.* 52Nʼihi ya, ị ga-esite nʼebe dị anya hụ ala ahụ m na-enye ụmụ Izrel, ma ị gaghị aba nʼime ya.”
32:44 Joshua Hosea bụ ụzọ ọzọ e si akpọ aha a
32:51 Ọnụ 20:11-13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.