Diuteronomi 27:26
Deuteronomy 27:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ, nke na-adịghị eme ka iwu ndị a guzosie ike site na-edebeghị ha.” Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.”
Deuteronomy 27:26 in English
Deuteronomy 27:26 · Berean Standard Bible
‘Cursed is he who does not put the words of this law into practice.’* And let all the people say, ‘Amen!’
Context
24“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ, nke na-etigbu mmadụ ibe ya na nzuzo.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.” 25“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ, nke na-anara ngarị maka itigbu onye na-emeghị ihe ọjọọ ọbụla.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.” 26“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ, nke na-adịghị eme ka iwu ndị a guzosie ike site na-edebeghị ha.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.