Native Bible

Acts 7:59 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ha na-atụ Stivin nkume ahụ, o kpere ekpere, “Onyenwe anyị Jisọs, nara mmụọ m.”

Acts 7:59 in English

Acts 7:59 · Berean Standard Bible

While they were stoning him, Stephen appealed, “Lord Jesus, receive my spirit.”

Context

57Ha mere ụzụ dị ukwuu, were mkpịsịaka ha rụchie ntị ha. Ha niile gbara ọsọ gaa nụkwasị ya, 58dọkpụrụ ya pụọ nʼazụ obodo malite ịtụ ya nkume. Nʼoge a, ndị akaebe wụsara uwe ha nʼụkwụ otu nwokorobịa a na-akpọ Sọl. 59Mgbe ha na-atụ Stivin nkume ahụ, o kpere ekpere, “Onyenwe anyị Jisọs, nara mmụọ m.” 60O gburu ikpere nʼala werekwa oke olu tie mkpu, “Onyenwe anyị, biko agụnyekwarala ha mmehie nke a!” Mgbe o kwusiri nke a, ọ dara nʼala nwụọ. 7:3 Jen 12:1 7:7 Ya bụ, kpee ha ikpe 7:7 Jen 15:13,14 7:18 Ọpụ 1:8 7:28 Ọpụ 2:14 7:32 Ọpụ 3:6 7:34 Ọpụ 3:5,7,8,10 7:37 Dit 18:15 7:38 Okwu si nʼọnụ Chineke pụta 7:40 Ọpụ 32:1 7:42 Anyanwụ, ọnwa na kpakpando dị iche iche 7:42 Ọ bụ aja unu chụrụ m 7:43 Ems 5:25-27 7:50 Aịz 66:1,2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.