Ọrụ Ndị Ozi 3:26
Acts 3:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Chineke kpọlitere onyeozi ya, o buuru ụzọ zitere unu ya, ka ọ gọzie unu site nʼime ka onye ọbụla nʼime unu chegharịa site nʼụzọ ọjọọ ya.” 3:23 Dit 18:15,18,19 3:25 Jen 22:18; 26:4
Acts 3:26 in English
Acts 3:26 · Berean Standard Bible
When God raised up His Servant, He sent Him first to you to bless you by turning each of you from your wicked ways.”
Context
24“Nʼezie ndị amụma niile site na Samuel na ndị ọzọ so ya nʼazụ, bukwara amụma banyere ụbọchị ndị a. 25Ma unu bụ ndị nketa nke ndị amụma, nakwa nke ọgbụgba ndụ ahụ Chineke na nna nna unu gbara, mgbe ọ gwara Ebraham, ‘Site na mkpụrụ gị ka a ga-agọzi mba niile nke ụwa.’* 26Mgbe Chineke kpọlitere onyeozi ya, o buuru ụzọ zitere unu ya, ka ọ gọzie unu site nʼime ka onye ọbụla nʼime unu chegharịa site nʼụzọ ọjọọ ya.”
3:23 Dit 18:15,18,19
3:25 Jen 22:18; 26:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.