Ọrụ Ndị Ozi 28:31
Acts 28:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
o ji mkwuwa okwu na-ekwusa ihe banyere alaeze Chineke na-akụzikwa ihe banyere Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ọ dịkwaghị onye ọbụla gbalịrị igbochi ya. 28:27 Aịz 6:9,10 28:29 Akwụkwọ ụfọdụ na-edebanye amaokwu a ma ụfọdụ adịghị eme nke a.
Acts 28:31 in English
Acts 28:31 · Berean Standard Bible
Boldly and freely he proclaimed the kingdom of God and taught about the Lord Jesus Christ.
Context
29Mgbe o kwusiri nke a, ndị Juu ahụ lara na-arụrịta ụka nke ukwu nʼetiti onwe ha.* 30O biri obi nke onwe ya afọ abụọ nʼụlọ ọ na-akwụ ụgwọ ya. Ọ na-anabatakwa ndị niile bịara ileta ya, 31o ji mkwuwa okwu na-ekwusa ihe banyere alaeze Chineke na-akụzikwa ihe banyere Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ọ dịkwaghị onye ọbụla gbalịrị igbochi ya.
28:27 Aịz 6:9,10
28:29 Akwụkwọ ụfọdụ na-edebanye amaokwu a ma ụfọdụ adịghị eme nke a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.