Native Bible

Acts 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ụbọchị Pentikọọsụ ruru, ha niile zukọtara nʼotu ebe.

Acts 2:1 in English

Acts 2:1 · Berean Standard Bible

When the day of Pentecost * came, they were all together in one place.

Context

1Mgbe ụbọchị Pentikọọsụ ruru, ha niile zukọtara nʼotu ebe. 2Na mberede, ụzụ yiri nke oke ifufe dị ike sitere nʼeluigwe bịa jupụta nʼụlọ ahụ ha nọ. 3Ha hụrụ ihe dịka ire ọkụ ka o kewara nọkwasị nʼisi ha nʼotu nʼotu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.