Ọrụ Ndị Ozi 15:41
Acts 15:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O jegharịrị nʼime obodo Siria na Silisia na-agba nzukọ nọ nʼebe ahụ ume. 15:17 Ems 9:11,12 15:34 Ụfọdụ akwụkwọ adịghị edebanye ihe banyere Saịlas nʼamaokwu a.
Acts 15:41 in English
Acts 15:41 · Berean Standard Bible
And he traveled through Syria and Cilicia, strengthening the churches.
Context
39Ịrụ ụka dapụtara nʼetiti ha siri ike nke mere na ha kewara. Banabas kpọrọ Jọn Mak banye nʼụgbọ gawa Saiprọs. 40Ma Pọl họọrọ Saịlas, kpọrọ ya gawa njem, mgbe ụmụnna kpesịrị ha ekpere raara ha nye nʼamara Onyenwe anyị. 41O jegharịrị nʼime obodo Siria na Silisia na-agba nzukọ nọ nʼebe ahụ ume.
15:17 Ems 9:11,12
15:34 Ụfọdụ akwụkwọ adịghị edebanye ihe banyere Saịlas nʼamaokwu a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.