2 Samuel 9:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Mefiboshet biri na Jerusalem nʼihi na ọ bụ na tebul eze ka ọ na-eri nri mgbe niile. Ọ bụ onye dara ngwụrọ nʼụkwụ ya abụọ. 9:11 Maọbụ, okpokoro iri ihe
2 Samuel 9:13 in English
2 Samuel 9:13 · Berean Standard Bible
So Mephibosheth lived in Jerusalem, because he always ate at the king’s table, and he was lame in both feet.
Context
11Ọ sịrị eze, “Onyenwe m, ohu gị ga-eme ihe niile eze nyere m nʼiwu.” Site nʼoge ahụ, Mefiboshet riri nri na tebul* Devid dịka ọ bụ otu nʼime ụmụ ndị ikom eze. 12Mefiboshet nwekwara otu nwa nwoke aha ya bụ Mika. Ziba na ndị niile bi nʼụlọ ya niile ghọrọ ndị ohu Mefiboshet. 13Ma Mefiboshet biri na Jerusalem nʼihi na ọ bụ na tebul eze ka ọ na-eri nri mgbe niile. Ọ bụ onye dara ngwụrọ nʼụkwụ ya abụọ.
9:11 Maọbụ, okpokoro iri ihe
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.