Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Benaya, nwa Jehoiada, bụ onyeisi ndị Keret na Pelet.* Ụmụ ndị ikom Devid bụkwa ndị nchụaja. 8:2 Ndị Moab bụ ndị agbụrụ Lọt Jen 19:37, ha bichiri oke ala ndị Izrel nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke Osimiri Nwụrụ anwụ. Sọl lụgburu ha nʼoge gara aga. 1Sa 14:47 Devid zigara ndị ezinaụlọ ya na nke ndị ikwu ya nʼala Moab, mgbe ọ gbara ọsọ ndụ site nʼaka Sọl. 1Sa 22:3-4 Agbụrụ nna nna ochie Devid sitekwara nʼala Moab. Rut 1:22; 4:22 8:8 Ma ọ bụkwanụ, Beta 8:16 Joab bụ nwa nwanne nwanyị Devid. 8:17 Zadọk bụ nwa nwa Elieza, onye nchụaja, 2Ih 24:3 nke nọgidere nʼarụ ọrụ ya nʼikwesị ntụkwasị obi nye Devid. Ọ bụ ya tere Solomọn mmanụ ịbụ eze nʼọnọdụ Devid. 1Ez 1:32-35; 1Ih 23:1; 29:22 8:18 Ndị Keret bụ ndị si obodo Kriit, ebe ndị Pelet si nʼobodo Filistia. Ha bụ ndị agha e goro ego na-eche eze nche, gụọ akwụkwọ 1Ih 18:17

2 Samuel 8:18 in English

2 Samuel 8:18 · Berean Standard Bible

Benaiah son of Jehoiada was over the Cherethites and Pelethites; and David’s sons were priestly leaders.*

Context

16Onyeisi ndị agha ya bụ Joab* nwa Zeruaya; ode akwụkwọ obodo bụ Jehoshafat, nwa Ahilud. 17Zadọk* nwa Ahitub, na Ahimelek nwa Abịata, bụ ndị nchụaja; Seraya bụ ode akwụkwọ eze. 18Benaya, nwa Jehoiada, bụ onyeisi ndị Keret na Pelet.* Ụmụ ndị ikom Devid bụkwa ndị nchụaja. 8:2 Ndị Moab bụ ndị agbụrụ Lọt Jen 19:37, ha bichiri oke ala ndị Izrel nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke Osimiri Nwụrụ anwụ. Sọl lụgburu ha nʼoge gara aga. 1Sa 14:47 Devid zigara ndị ezinaụlọ ya na nke ndị ikwu ya nʼala Moab, mgbe ọ gbara ọsọ ndụ site nʼaka Sọl. 1Sa 22:3-4 Agbụrụ nna nna ochie Devid sitekwara nʼala Moab. Rut 1:22; 4:22 8:8 Ma ọ bụkwanụ, Beta 8:16 Joab bụ nwa nwanne nwanyị Devid. 8:17 Zadọk bụ nwa nwa Elieza, onye nchụaja, 2Ih 24:3 nke nọgidere nʼarụ ọrụ ya nʼikwesị ntụkwasị obi nye Devid. Ọ bụ ya tere Solomọn mmanụ ịbụ eze nʼọnọdụ Devid. 1Ez 1:32-35; 1Ih 23:1; 29:22 8:18 Ndị Keret bụ ndị si obodo Kriit, ebe ndị Pelet si nʼobodo Filistia. Ha bụ ndị agha e goro ego na-eche eze nche, gụọ akwụkwọ 1Ih 18:17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.