Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ọ sịrị Netan, bụ onye amụma, “Lee, mụ onwe m na-ebi nʼụlọ sida, ma igbe ọgbụgba ndụ Chineke dị nʼime ụlọ ikwu.”

2 Samuel 7:2 in English

2 Samuel 7:2 · Berean Standard Bible

he said to Nathan the prophet, “Here I am, living in a house of cedar, while the ark of God remains in a tent.”

Context

1O ruo mgbe eze nọsara ahụ nʼụlọeze ya, mgbe Onyenwe anyị mekwara ka o site nʼaka ndị iro ya nọ gburugburu zuru ike, 2ọ sịrị Netan, bụ onye amụma, “Lee, mụ onwe m na-ebi nʼụlọ sida, ma igbe ọgbụgba ndụ Chineke dị nʼime ụlọ ikwu.” 3Netan zaghachiri eze sị, “Ihe ọbụla dị gị nʼobi gaa nʼihu mee ya, nʼihi na Onyenwe anyị nọnyeere gị.” 4Ma nʼabalị ahụ, okwu Onyenwe anyị rutere Netan ntị, na-asị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.