Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Devid mere dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. O tigburu ndị Filistia, site na Geba ruo Gaza. 5:3 Otite mmanụ a, bụ nke ugboro atọ a na-ete Devid ịbụ eze ndị Izrel. 1Sa 16:13; 2Sa 2:4 5:14 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Batsheba mụtaara Devid 1Ih 3:5 5:19 1Sa 23:2; 2Sa 2:1; 5:23

2 Samuel 5:25 in English

2 Samuel 5:25 · Berean Standard Bible

So David did as the LORD had commanded him, and he struck down the Philistines all the way from Gibeon * to Gezer.

Context

23Nʼihi nke a, Devid jụrụ Onyenwe anyị ase, ọ zara sị, “Esitekwala nʼihu ha gaa, kama gaa gburugburu ruo nʼazụ ha, buso ha agha na ncherita ihu osisi balsam ndị ahụ. 24Ngwangwa ị nụrụ ụda ikiri ụkwụ nʼelu osisi balsam ndị ahụ, mee ngwa malite ọgụ, nʼihi na nke a pụtara na Onyenwe anyị eburula unu ụzọ pụọ, itigbu ndị agha Filistia.” 25Devid mere dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. O tigburu ndị Filistia, site na Geba ruo Gaza. 5:3 Otite mmanụ a, bụ nke ugboro atọ a na-ete Devid ịbụ eze ndị Izrel. 1Sa 16:13; 2Sa 2:4 5:14 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Batsheba mụtaara Devid 1Ih 3:5 5:19 1Sa 23:2; 2Sa 2:1; 5:23

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.