2 Samuel 23:38
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ira, onye Itra, Gareb, onye Itra
2 Samuel 23:38 in English
2 Samuel 23:38 · Berean Standard Bible
Ira the Ithrite, Gareb the Ithrite,
Context
36Igal nwa Netan, onye Zoba,
nwa Hagri, 37Zelek, onye Amọn,
Naharai, onye Beerọt, onye na-ebu ihe agha Joab nwa Zeruaya, 38Ira, onye Itra,
Gareb, onye Itra 39na Ụraya, onye Het.
Ha niile dị iri ndị ikom atọ na asaa.
23:9 I lee anya nʼakwụkwọ 1Ih 11:13 nʼasụsụ Hibru Pas Damim pụtara gbakọrọ nʼebe ahụ
23:29 Heled bụkwa Heleb
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.