Native Bible

2 Peter 2:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ilu ndị a bụ eziokwu banyere ha sị, “Nkịta laghachiri ọzọ nʼihe ọ gbọrọ,”* ya na, “Nne ezi a sachara ahụ laghachiri ọzọ ịtụrụ onwe ya nʼapịtị.” 2:4 Maọbụ, olulu ọchịchịrị ma ọ bụkwanụ, Tatarọs nʼasụsụ Griik 2:22 Ilu 26:11

2 Peter 2:22 in English

2 Peter 2:22 · Berean Standard Bible

Of them the proverbs are true: “A dog returns to its vomit,”* and, “A sow that is washed goes back to her wallowing in the mud.”

Context

20Mgbe ha sitere nʼihe niile emerụrụ emerụ nke ụwa gbapụ, site na mmazu nke Onyenwe anyị, na Onye nzọpụta anyị Jisọs Kraịst, bụrụ ndị atụhịrị na mmehie ọzọ, bụrụkwa ndị e meriri, ha ga-abụ ndị ọnọdụ ha ga-ajọ njọ karịa ka ọ dị na mbụ. 21Ọ gaara akara ha mma ma ọ bụrụ na ha amataghị ụzọ ezi omume, karịa na ha matara ya, mesịa gbakụta iwu ahụ dị nsọ nyere ha azụ. 22Ilu ndị a bụ eziokwu banyere ha sị, “Nkịta laghachiri ọzọ nʼihe ọ gbọrọ,”* ya na, “Nne ezi a sachara ahụ laghachiri ọzọ ịtụrụ onwe ya nʼapịtị.” 2:4 Maọbụ, olulu ọchịchịrị ma ọ bụkwanụ, Tatarọs nʼasụsụ Griik 2:22 Ilu 26:11

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.