2 Ndị Eze 12:21
2 Kings 12:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndịisi ozi ahụ gburu ya bụ Jozabad nwa Shimeat, na Jehozabad nwa Shomea. Ọ nwụrụ, e lie ya na ndị nna nna ya ha nʼobodo Devid. Amazaya nwa ya, ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 12:7 Nʼoge a, eze Joash a gbaa afọ iri atọ.
2 Kings 12:21 in English
2 Kings 12:21 · Berean Standard Bible
His servants Jozabad * son of Shimeath and Jehozabad son of Shomer * struck him down, and he died. And they buried him with his fathers in the City of David, and his son Amaziah reigned in his place.
Context
19Akụkọ gbasara ọchịchị eze Joash, na ihe niile o mere, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze Juda niile mere nʼoge ha. 20Ndị ozi ya gbara izu ọjọọ megide Joash, gbukwaa ya na Bet Milo, nʼụzọ e si aga Sila. 21Ndịisi ozi ahụ gburu ya bụ Jozabad nwa Shimeat, na Jehozabad nwa Shomea. Ọ nwụrụ, e lie ya na ndị nna nna ya ha nʼobodo Devid. Amazaya nwa ya, ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.
12:7 Nʼoge a, eze Joash a gbaa afọ iri atọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.