Native Bible

2 Corinthians 9:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ dịghị mkpa idere unu akwụkwọ banyere ozi nke ndị nsọ.

2 Corinthians 9:1 in English

2 Corinthians 9:1 · Berean Standard Bible

Now about the service to the saints, there is no need for me to write to you.

Context

1Ọ dịghị mkpa idere unu akwụkwọ banyere ozi nke ndị nsọ. 2Amaara m na unu jikeere inyere ha aka, dịka m nyara isi nye ndị Masidonia banyere unu. Nʼihi na agwara m ha na unu ndị bi na Akaịa ejikerelarị inyere ha aka kemgbe afọ gara aga. Ọ bụkwa ịnụ ọkụ nʼobi unu kwaliri obi ha, ime ihe ha mere. 3Ugbu a, ana m ezitere unu ụmụnna anyị ndị a ka e mee ka ịnya isi nke m nyara banyere unu ghara ịbụ okwu efu. Ma dịka m gwara ha na unu ejikerela, achọrọ m ka unu jikere nye ha ihe unu chọrọ inye.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.