2 Ndị Kọrint 6:18
2 Corinthians 6:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma, “Aga m abụrụ unu Nna, unu onwe unu ga-abụkwara m ụmụ m ndị ikom na ndị inyom. Otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.”* 6:2 Aịz 49:8 6:16 Lev 26:12; Jer 32:38; Izk 37:27 6:17 Aịz 52:11; Izk 20:34,41 6:18 2Sa 7:14; 7:8
2 Corinthians 6:18 in English
2 Corinthians 6:18 · Berean Standard Bible
And: “I will be a Father to you, and you will be My sons and daughters, says the Lord Almighty.”*
Context
16Gịnị bụ ihe jikọtara ụlọnsọ Chineke na arụsị? Nʼihi na anyị onwe anyị bụ ụlọnsọ Chineke dị ndụ. Dịka Chineke kwuru,
“M ga-ebi nʼime ha.
Jegharịakwa nʼime ha.
M ga-abụkwa Chineke ha,
ma ha onwe ha ga-abụkwa ndị nke m.”* 17Ya mere,
“Sinụ nʼetiti ha pụta.
Nọpụkwanụ iche nʼebe ha nọ.
Otu a ka Onyenwe anyị kwuru.
Unu emetụkwala ihe ọbụla rụrụ arụ aka.
Mụ onwe m ga-akpọbatakwa unu.”* 18Ma,
“Aga m abụrụ unu Nna,
unu onwe unu ga-abụkwara m ụmụ m ndị ikom na ndị inyom.
Otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.”*
6:2 Aịz 49:8
6:16 Lev 26:12; Jer 32:38; Izk 37:27
6:17 Aịz 52:11; Izk 20:34,41
6:18 2Sa 7:14; 7:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.