Native Bible

2 Corinthians 11:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma e tinyere m nʼime nkata, site nʼoghere dị na mgbidi gbara obodo ahụ gburugburu wedata m, m gbanarị ya. 11:10 Akaịa bụkwa Griis.

2 Corinthians 11:33 in English

2 Corinthians 11:33 · Berean Standard Bible

But I was lowered in a basket through a window in the wall and escaped his grasp.

Context

31Chineke, na Nna nke Onyenwe anyị Jisọs, onye e kwesiri ito aha ya ruo mgbe ebighị ebi, maara na ihe ndị a niile m na-ekwu bụ eziokwu. 32Nʼobodo Damaskọs, onye ọchịchị ala ahụ nke eze obodo ahụ a na-akpọ Aretas họpụtara, ndị na-eche obodo Damaskọs nche ka ha jide m. 33Ma e tinyere m nʼime nkata, site nʼoghere dị na mgbidi gbara obodo ahụ gburugburu wedata m, m gbanarị ya. 11:10 Akaịa bụkwa Griis.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.