Native Bible

2 Chronicles 9:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ. E lie ya nʼobodo Devid bụ nna ya. Rehoboam nwa ya ghọkwara eze nʼọnọdụ ya. 9:13 Narị talenti isii na talenti iri isii na isii

2 Chronicles 9:31 in English

2 Chronicles 9:31 · Berean Standard Bible

And Solomon rested with his fathers and was buried in the city of his father David. And his son Rehoboam reigned in his place.

Context

29Ma banyere Ihe ndị ọzọ mere nʼoge ọchịchị Solomọn, site na mmalite ruo nʼọgwụgwụ, ọ bụ na-edeghị ha nʼakwụkwọ Netan onye amụma, nʼime akwụkwọ amụma Ahija, onye Shilo, nakwa nʼọhụ Ido onye ọhụ ụzọ, banyere Jeroboam nwa Nebat? 30Solomọn chịrị Izrel niile iri afọ anọ na Jerusalem. 31O sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ. E lie ya nʼobodo Devid bụ nna ya. Rehoboam nwa ya ghọkwara eze nʼọnọdụ ya. 9:13 Narị talenti isii na talenti iri isii na isii

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.