2 Ihe E Mere 11:10
2 Chronicles 11:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Zora, Aijalon na Hebrọn. Obodo ndị a bụkwa obodo ndị Juda na Benjamin e wusiri ike.
2 Chronicles 11:10 in English
2 Chronicles 11:10 · Berean Standard Bible
Zorah, Aijalon, and Hebron, the fortified cities in Judah and Benjamin.
Context
8Gat, Maresha, Zif, 9na Adoraim, Lakish, Azeka 10Zora, Aijalon na Hebrọn. Obodo ndị a bụkwa obodo ndị Juda na Benjamin e wusiri ike. 11O wusiri ha ike tinye ndịisi agha nʼime ha, tinyekwa ihe oriri na mmanụ oliv na mmanya. 12O tinyere ọta na ùbe nʼebe niile a na-edebe ngwa agha nʼobodo niile, nʼihi iche obodo ya nke ọma, ebe ọ bụ naanị Juda na Benjamin nọ nʼokpuru ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.